2 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz+ nwa Jihu+ ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na asaa na Sameria. 2 Ndị Eze 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’afọ nke iri atọ na asaa nke ọchịchị Jehoash eze Juda, Jehoash+ nwa Jehoahaz ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na isii na Sameria. 2 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash bụ́ eze Izrel ghọrọ eze na Sameria wee chịa afọ iri anọ na otu. 2 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ikpeazụ, Jeroboam sooro nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, dinaa, Zekaraya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
13 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz+ nwa Jihu+ ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na asaa na Sameria.
10 N’afọ nke iri atọ na asaa nke ọchịchị Jehoash eze Juda, Jehoash+ nwa Jehoahaz ghọrọ eze Izrel wee chịa afọ iri na isii na Sameria.
23 N’afọ nke iri na ise nke ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash bụ́ eze Izrel ghọrọ eze na Sameria wee chịa afọ iri anọ na otu.
29 N’ikpeazụ, Jeroboam sooro nna nna ya hà, bụ́ ndị eze Izrel, dinaa, Zekaraya+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.