2 Ndị Eze 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, Jehova sịrị Jihu: “Ebe ọ bụ na i mewo nke ọma n’ime ihe ziri ezi n’anya m,+ i mewokwa ụlọ Ehab+ ihe niile dị m n’obi, ụmụ gị ndị ikom ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+
30 Ya mere, Jehova sịrị Jihu: “Ebe ọ bụ na i mewo nke ọma n’ime ihe ziri ezi n’anya m,+ i mewokwa ụlọ Ehab+ ihe niile dị m n’obi, ụmụ gị ndị ikom ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+