2 Ndị Eze 10:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, Jehova sịrị Jihu: “I mere ihe niile m bu n’obi ime ezinụlọ Ehab.+ Ihe a i mere dị mma, o zikwara ezi n’anya m. N’ihi ya, ụmụ gị ndị nwoke ga-anọ n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+
30 Ma, Jehova sịrị Jihu: “I mere ihe niile m bu n’obi ime ezinụlọ Ehab.+ Ihe a i mere dị mma, o zikwara ezi n’anya m. N’ihi ya, ụmụ gị ndị nwoke ga-anọ n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+