2 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’afọ nke iri abụọ na atọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz nwa Jihu+ malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ iri na asaa na Sameria. 2 Ndị Eze 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’afọ nke iri atọ na asaa n’ọchịchị Jehoash eze Juda, Jehoash+ nwa Jehoahaz malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ iri na isii na Sameria. 2 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’afọ nke iri na ise n’ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash eze Izrel malitere ịchị na Sameria. Ọ chịkwara afọ iri anọ na otu. 2 Ndị Eze 15:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’afọ nke iri atọ na asatọ n’ọchịchị Azaraya+ eze Juda, Zekaraya+ nwa Jeroboam nọ na Sameria malite ịchị Izrel. Ọ chịkwara ọnwa isii. 2 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otú a ka ihe Jehova gwara Jihu si mezuo. Ọ gwara ya, sị: “Ụmụ gị ndị nwoke ga-anọ n’ocheeze Izrel+ ruo ọgbọ anọ.”+ Ihe a mekwara otú ahụ.
13 N’afọ nke iri abụọ na atọ n’ọchịchị Jehoash+ nwa Ehazaya+ eze Juda, Jehoahaz nwa Jihu+ malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ iri na asaa na Sameria.
10 N’afọ nke iri atọ na asaa n’ọchịchị Jehoash eze Juda, Jehoash+ nwa Jehoahaz malitere ịchị Izrel. Ọ chịkwara afọ iri na isii na Sameria.
23 N’afọ nke iri na ise n’ọchịchị Amazaya nwa Jehoash eze Juda, Jeroboam+ nwa Jehoash eze Izrel malitere ịchị na Sameria. Ọ chịkwara afọ iri anọ na otu.
8 N’afọ nke iri atọ na asatọ n’ọchịchị Azaraya+ eze Juda, Zekaraya+ nwa Jeroboam nọ na Sameria malite ịchị Izrel. Ọ chịkwara ọnwa isii.
12 Otú a ka ihe Jehova gwara Jihu si mezuo. Ọ gwara ya, sị: “Ụmụ gị ndị nwoke ga-anọ n’ocheeze Izrel+ ruo ọgbọ anọ.”+ Ihe a mekwara otú ahụ.