2 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otú a ka ihe Jehova gwara Jihu si mezuo. Ọ gwara ya, sị: “Ụmụ gị ndị nwoke ga-anọ n’ocheeze Izrel+ ruo ọgbọ anọ.”+ Ihe a mekwara otú ahụ.
12 Otú a ka ihe Jehova gwara Jihu si mezuo. Ọ gwara ya, sị: “Ụmụ gị ndị nwoke ga-anọ n’ocheeze Izrel+ ruo ọgbọ anọ.”+ Ihe a mekwara otú ahụ.