2 Ndị Eze 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jihu mechara lọrute Sameria, gbuokwa ndị niile fọrọ n’ezinụlọ Ehab nọ ebe ahụ. O gbugidere ha ruo mgbe o gbuchara ha niile,+ otú Jehova gwara Ịlaịja.+
17 Jihu mechara lọrute Sameria, gbuokwa ndị niile fọrọ n’ezinụlọ Ehab nọ ebe ahụ. O gbugidere ha ruo mgbe o gbuchara ha niile,+ otú Jehova gwara Ịlaịja.+