2 Ndị Eze 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ikpeazụ, ọ bịaruru Sameria. O wee na-egbu ndị niile fọdụụrụ Ehab n’ime Sameria, ruo mgbe ọ lara ha n’iyi,+ dị ka okwu Jehova gwara Ịlaịja si dị.+
17 N’ikpeazụ, ọ bịaruru Sameria. O wee na-egbu ndị niile fọdụụrụ Ehab n’ime Sameria, ruo mgbe ọ lara ha n’iyi,+ dị ka okwu Jehova gwara Ịlaịja si dị.+