1 Samuel 17:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Devid wee gbara ọsọ gaa guzoro n’akụkụ onye Filistia ahụ. O wekwaara mma agha onye Filistia ahụ,+ mịpụta ya n’ọbọ ya ma gbupụ ya isi iji jide n’aka na ọ nwụọla. Ndị Filistia gbara ọsọ mgbe ha hụrụ na dike ha anwụọla.+
51 Devid wee gbara ọsọ gaa guzoro n’akụkụ onye Filistia ahụ. O wekwaara mma agha onye Filistia ahụ,+ mịpụta ya n’ọbọ ya ma gbupụ ya isi iji jide n’aka na ọ nwụọla. Ndị Filistia gbara ọsọ mgbe ha hụrụ na dike ha anwụọla.+