2 Ndị Eze 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ozugbo akwụkwọ ozi ahụ ruru ha aka, ha kpọọrọ ụmụ eze, ndị nwoke iri asaa,+ gbuo, wụnye isi ha na nkata, burukwa ha bugara Jihu na Jezril.
7 Ozugbo akwụkwọ ozi ahụ ruru ha aka, ha kpọọrọ ụmụ eze, ndị nwoke iri asaa,+ gbuo, wụnye isi ha na nkata, burukwa ha bugara Jihu na Jezril.