2 Ndị Eze 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na ozugbo akwụkwọ ozi ahụ ruru ha aka, ha kpọọrọ ụmụ eze gbuo, ya bụ, ndị ikom iri asaa,+ e mesịa, ha wụnyere isi ha na nkata ma buru ha bugara ya na Jezril.
7 O wee ruo na ozugbo akwụkwọ ozi ahụ ruru ha aka, ha kpọọrọ ụmụ eze gbuo, ya bụ, ndị ikom iri asaa,+ e mesịa, ha wụnyere isi ha na nkata ma buru ha bugara ya na Jezril.