21 Ọ bụghị ihe m chọrọ ime. Kama, e nwere otu nwoke gbabatara n’obodo unu, onye si n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ọ na-ama Eze Devid aka. Aha ya bụ Shiba.+ Ọ bụ nwa Bikraị. Unu kpọpụtahaala ya, m ga-ahapụ obodo a.” Nwaanyị ahụ asị Joab: “A ga-esi ná mgbidi tụfetara gị isi ya.”