-
Joshụa 17:14, 15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ụmụ Josef wee sị Joshụa: “Anyị dị ọtụtụ maka na Jehova na-agọzi anyị ruo ugbu a.+ Gịnịzi mere i ji kenye anyị naanị otu ibé ala mgbe e fere nza?+ Gịnịkwa mere o ji bụrụ otu ibé ala ka anyị ketara?” 15 Joshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gaanụ n’oké ọhịa ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ ka unu biri na ya, ebe ọ bụ na ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”
-