Joshụa 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụmụ Josef wee sị Jọshụa: “Gịnị mere ala i nyere anyị site n’ife nza ji bụrụ otu ala,+ gịnịkwa mere i ji kenye anyị otu ala ka ọ bụrụ ihe nketa anyị, ebe anyị dị ọtụtụ n’ihi na Jehova agọziwo anyị ruo ugbu a?”+
14 Ụmụ Josef wee sị Jọshụa: “Gịnị mere ala i nyere anyị site n’ife nza ji bụrụ otu ala,+ gịnịkwa mere i ji kenye anyị otu ala ka ọ bụrụ ihe nketa anyị, ebe anyị dị ọtụtụ n’ihi na Jehova agọziwo anyị ruo ugbu a?”+