Joshụa 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ Josef wee sị Joshụa: “Anyị dị ọtụtụ maka na Jehova na-agọzi anyị ruo ugbu a.+ Gịnịzi mere i ji kenye anyị naanị otu ibé ala mgbe e fere nza?+ Gịnịkwa mere o ji bụrụ otu ibé ala ka anyị ketara?”
14 Ụmụ Josef wee sị Joshụa: “Anyị dị ọtụtụ maka na Jehova na-agọzi anyị ruo ugbu a.+ Gịnịzi mere i ji kenye anyị naanị otu ibé ala mgbe e fere nza?+ Gịnịkwa mere o ji bụrụ otu ibé ala ka anyị ketara?”