19 Ma nna ya jụrụ ajụ wee sị: “Ama m, nwa m, ama m. Ya onwe ya kwa ga-aghọ ìgwè mmadụ, ya onwe ya kwa ga-adị ukwuu.+ Ka o sina dị, nwanne ya nke nta ga-aka ya ukwuu,+ ụmụ ya ga-aha nnọọ ka ọtụtụ mba.”+
37 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Ifrem.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri atọ na abụọ na narị ise. Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Josef, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+