Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 25:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Jehova wee sị ya: “Mba abụọ nọ gị n’afọ,+ mba abụọ ndị ga-esi n’afọ gị pụta ga-ekewa;+ otu mba ga-aka mba nke ọzọ ike,+ nke okenye ga-ejekwara nke nwata ozi.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ebo Ifrem+ dị puku iri anọ na narị ise.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ebo Manase dị puku iri atọ na abụọ na narị abụọ.+

  • Diuterọnọmi 33:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+

      Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+

      Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+

      Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,

      Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+

      Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”

  • Jeremaya 31:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ha ga-ebere ákwá lọta,+ m ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ arịrịọ ka m meere ha amara. M ga-eme ka ha garuo n’iyi ndị dị na ndagwurugwu,+ n’ezi ụzọ nke a na-agaghị eme ka ha sụọ ngọngọ. N’ihi na aghọworo m Izrel Nna;+ Ifrem bụkwa ọkpara m.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya