2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ Malakaị 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+ Ndị Rom 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 a gwara Ribeka, sị: “Nke okenye ga-abụ ohu nke nwata.”+
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+