1 Ndị Eze 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Zedekaya nwa Keneana meere onwe ya mpi ígwè wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-asọ ndị Siria ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’”+ Abụ Ọma 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+
11 Zedekaya nwa Keneana meere onwe ya mpi ígwè wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-asọ ndị Siria ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’”+
5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+