2 Ihe E Mere 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Zedekaya nwa Keneana meere onwe ya mpi+ ígwè wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-asọ ndị Siria ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’”+
10 Zedekaya nwa Keneana meere onwe ya mpi+ ígwè wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-asọ ndị Siria ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’”+