1 Ndị Eze 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Zedekaya nwa Keneana meere onwe ya mpi ígwè wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-asọ ndị Siria ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’”+ Jeremaya 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘M ga-agbaji yok eze Babịlọn.+ Jeremaya 29:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Ehab nwa Kolaya na Zedekaya nwa Measaya, bụ́ ndị na-eburu unu amụma ụgha n’aha m,+ ‘Lee, m ga-enyefe ha n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-egbukwa ha n’ihu unu.+
11 Zedekaya nwa Keneana meere onwe ya mpi ígwè wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-asọ ndị Siria ruo mgbe i kpochapụrụ ha.’”+
21 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru banyere Ehab nwa Kolaya na Zedekaya nwa Measaya, bụ́ ndị na-eburu unu amụma ụgha n’aha m,+ ‘Lee, m ga-enyefe ha n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-egbukwa ha n’ihu unu.+