Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebube ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,Mpi ya bụkwa mpi atụ́. Ọ ga-eji ha nuru* ndị dị iche iche,Nuru ha niile ruo na nsọtụ ụwa. Ha bụ nke iri puku kwuru iri puku ndị agha Ifrem,+Ha bụkwa nke puku kwuru puku ndị agha Manase.”
17 Ebube ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,Mpi ya bụkwa mpi atụ́. Ọ ga-eji ha nuru* ndị dị iche iche,Nuru ha niile ruo na nsọtụ ụwa. Ha bụ nke iri puku kwuru iri puku ndị agha Ifrem,+Ha bụkwa nke puku kwuru puku ndị agha Manase.”