Diuterọnọmi 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ‘Ndị ikom na-abaghị n’ihe apụtawo n’etiti unu+ ka ha wee duhie ndị bi n’obodo ha,+ na-asị: “Ka anyị gaa fee chi ọzọ,” ndị unu na-amaghị,’ 1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+
13 ‘Ndị ikom na-abaghị n’ihe apụtawo n’etiti unu+ ka ha wee duhie ndị bi n’obodo ha,+ na-asị: “Ka anyị gaa fee chi ọzọ,” ndị unu na-amaghị,’