43 Otú ọ dị, ndị Izrel zara ndị Juda, sị: “Anyị nwere òkè iri n’ebe eze nọ,+ ya mere, òkè anyị nwere n’ebe Devid nọ karịrị nke unu. Gịnịzi mere unu ji lelịa anyị anya, gịnịkwa mere na ọ bụghị anyị bụ ndị mbụ+ ga-eme ka eze anyị lọta?” Ma olu ndị Juda karịrị nke ndị Izrel.