Ekliziastis 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe. Luk 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+ Luk 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma unu onwe unu agaghị adị otú ahụ.+ Kama ka onye kasị ukwuu n’etiti unu dịrị ka onye kasị bụrụ nwata,+ ka onye bụ́ onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi.+ Ndị Galeshia 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka anyị ghara ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi, na-akpali ịsọ mpi+ n’etiti onwe anyị, na-enwere ibe anyị anyaụfụ.+ Ndị Filipaị 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+
4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.
24 Otú ọ dị, esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ bilitekwara n’etiti ha banyere onye ọ bụ n’ime ha nke yiri ka ọ bụ ya kasị ukwuu.+
26 Ma unu onwe unu agaghị adị otú ahụ.+ Kama ka onye kasị ukwuu n’etiti unu dịrị ka onye kasị bụrụ nwata,+ ka onye bụ́ onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi.+
26 Ka anyị ghara ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi, na-akpali ịsọ mpi+ n’etiti onwe anyị, na-enwere ibe anyị anyaụfụ.+
3 ghara ime ihe ọ bụla n’ihi esemokwu+ ma ọ bụ n’ihi ịbụ ndị onwe ha na-ebu isi,+ kama n’ịdị nwayọọ n’obi na-ewere na ndị ọzọ ka unu,+