2 Ihe E Mere 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma o mere ihe ọjọọ,+ n’ihi na o tinyeghị obi ya n’ịchọ Jehova.+ Abụ Ọma 81:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee hapụ ha ka ha buru isi ike nke dị n’obi ha gawa;+Ha wee na-eme dị ka atụmatụ nke ha si dị.+ Jeremaya 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma obi ndị a kpọchiri akpọchi, na-enupụkwa isi; ha ahapụwo m wee na-eje ije n’ụzọ ha.+ Jeremaya 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ha egeghị ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha jere ije dị ka atụmatụ ha si dị, dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị,+ nke mere ha ji na-ala azụ kama ịga ihu,+
24 Ma ha egeghị ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha jere ije dị ka atụmatụ ha si dị, dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị,+ nke mere ha ji na-ala azụ kama ịga ihu,+