Aịzaya 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ahụhụ ga-adịrị mba nke na-eme mmehie,+ ndị njehie na-anyịgbu, mkpụrụ nke na-eme ihe ọjọọ,+ ụmụ na-eweta mbibi!+ Ha ahapụwo Jehova,+ ha elelịwokwa Onye Nsọ Izrel,+ ha alaghachiwo azụ.+ Jeremaya 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Gị onwe gị ahapụwo m,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ị na-ala azụ azụ.+ M ga-esetị aka m mee gị ihe wee laa gị n’iyi.+ Ike ịgbanwe obi m agwụwo m.+ Jems 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama a na-anwa onye ọ bụla mgbe ọchịchọ nke aka ya rapụtara ya wee rafuo ya.+
4 Ahụhụ ga-adịrị mba nke na-eme mmehie,+ ndị njehie na-anyịgbu, mkpụrụ nke na-eme ihe ọjọọ,+ ụmụ na-eweta mbibi!+ Ha ahapụwo Jehova,+ ha elelịwokwa Onye Nsọ Izrel,+ ha alaghachiwo azụ.+
6 “‘Gị onwe gị ahapụwo m,’+ ka Jehova kwuru. ‘Ị na-ala azụ azụ.+ M ga-esetị aka m mee gị ihe wee laa gị n’iyi.+ Ike ịgbanwe obi m agwụwo m.+