7 ya mere, lee m; esetịwo m aka m ime gị ihe.+ M ga-eme ka ị bụrụ ihe ndị mba ọzọ ga-ebukọrọ; m ga-ebipụ gị n’etiti ndị dị iche iche, bipụkwa gị n’ala niile.+ M ga-ala gị n’iyi,+ ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’
4 “M ga-esetịkwa aka m mee Juda na ndị niile bi na Jeruselem ihe,+ m ga-ebipụkwa ndị fọdụrụ n’ime ndị na-efe Bel n’ebe a,+ bipụkwa aha ndị nchụàjà nke chi ala ọzọ, tinyere ndị ọzọ bụ́ ndị nchụàjà,+