Ọpụpụ 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I setịrị aka nri gị,+ ala wee loo ha.+ Aịzaya 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha emewo mkpebi,+ ònye pụrụ ịkụghasị ya?+ Ọ gbatịwokwa aka ya, ònyekwa pụrụ ime ka o weghachi ya?+ Jeremaya 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ‘N’ihi na ụmụ Juda emewo ihe jọrọ njọ n’anya m,’ ka Jehova kwuru. ‘Ha edebewo ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+
27 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha emewo mkpebi,+ ònye pụrụ ịkụghasị ya?+ Ọ gbatịwokwa aka ya, ònyekwa pụrụ ime ka o weghachi ya?+
30 ‘N’ihi na ụmụ Juda emewo ihe jọrọ njọ n’anya m,’ ka Jehova kwuru. ‘Ha edebewo ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+