Job 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, ị̀ ga-eme ka ikpe m gharazie izi ezi?Ị̀ ga-akpọ m onye ajọ omume ka o wee bụrụ na ikpe ziiri gị?+ Abụ Ọma 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Ilu 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Atụmatụ ndị dị n’obi mmadụ dị ọtụtụ,+ ma, ọ bụ nzube Jehova ga-eguzosi ike.+ Aịzaya 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye ga-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa,+ kpọọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri ka o si n’ala dị anya bịa.+ Ekwuwo m ya; m ga-emekwa ka o mezuo.+ Akpụwo m ya, m ga-emekwa ya.+
8 N’ezie, ị̀ ga-eme ka ikpe m gharazie izi ezi?Ị̀ ga-akpọ m onye ajọ omume ka o wee bụrụ na ikpe ziiri gị?+
11 Nzube Jehova ga-eguzosi ike ruo mgbe ebighị ebi;+Echiche obi ya na-adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
11 Onye ga-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa,+ kpọọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri ka o si n’ala dị anya bịa.+ Ekwuwo m ya; m ga-emekwa ka o mezuo.+ Akpụwo m ya, m ga-emekwa ya.+