Abụ Ọma 78:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 O wee na-edu ha n’enweghị ihe mere ha, egwu atụghịkwa ha;+Oké osimiri kpuchikwara ndị iro ha.+ Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+
29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+