2 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee sị:+ “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ ọ́ bụghị gị bụ Chineke nke bi n’eluigwe,+ ọ́ bụghị gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche,+ ọ́ bụghị gị ka ike na ịdị ukwuu dị n’aka, nke na ọ dịghị onye ga-eguzogide gị?+ Job 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ọ na-anapụ ihe. Ònye pụrụ igbochi ya?Ònye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+ Aịzaya 43:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụkwa m otu Onye ahụ mgbe niile;+ ọ dịghị onye na-anapụta mmadụ n’aka m.+ M ga-eme ihe,+ ònyekwa pụrụ igbochi m?”+
6 o wee sị:+ “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ ọ́ bụghị gị bụ Chineke nke bi n’eluigwe,+ ọ́ bụghị gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche,+ ọ́ bụghị gị ka ike na ịdị ukwuu dị n’aka, nke na ọ dịghị onye ga-eguzogide gị?+
13 Abụkwa m otu Onye ahụ mgbe niile;+ ọ dịghị onye na-anapụta mmadụ n’aka m.+ M ga-eme ihe,+ ònyekwa pụrụ igbochi m?”+