12 Akụnụba+ na ebube+ si n’aka gị, ọ bụkwa gị na-achị+ ihe niile; ike+ na ịdị ukwuu+ dị n’aka gị, ikike ime ka a dị ukwuu+ na inye mmadụ niile ume+ dịkwa n’aka gị.
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+