Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+ Aịzaya 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+ Aịzaya 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+
25 Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+