Abụ Ọma 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eto Jehova dị ka ezi omume ya si dị,+M ga-abụkukwa aha+ Jehova bụ́ Onye Kasị Elu abụ olu ụtọ.+ Abụ Ọma 99:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Toonụ Jehova Chineke anyị,+ kpọọkwanụ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya;+Ya onwe ya dị nsọ.+ Abụ Ọma 145:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị,+M ga-agọzi aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+
17 M ga-eto Jehova dị ka ezi omume ya si dị,+M ga-abụkukwa aha+ Jehova bụ́ Onye Kasị Elu abụ olu ụtọ.+
145 Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị,+M ga-agọzi aha gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
15 Ka anyị site n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, mkpụrụ egbugbere ọnụ+ bụ́ nke na-ekwupụta aha ya n’ihu ọha.+