Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ihi na m ga-akpọsa aha Jehova.+

      Kwuonụ na Chineke anyị dị ukwuu!+

  • 1 Ihe E Mere 29:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.

  • Abụ Ọma 25:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Olee onye na-atụ egwu Jehova?+

      Ọ ga-ezi ya ụzọ ọ ga-ahọrọ.+

  • Aịzaya 61:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Aghaghị m ịṅụrị ọṅụ n’ime Jehova.+ Mkpụrụ obi m ga-enwe ọṅụ n’ime Chineke m.+ N’ihi na o yikwasịwo m uwe nzọpụta;+ o yikwasịwo m uwe elu ezi omume,+ dị ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ, bụ́ onye kere onwe ya ákwà isi dị ka onye nchụàjà,+ dịkwa ka nwaanyị a na-alụ ọhụrụ, bụ́ onye ji ihe ndị o ji achọ mma chọọ onwe ya mma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya