1 Ndị Eze 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Eze wee tụgharịa chee ha ihu malite ịgọzi+ ọgbakọ Izrel dum, ka ọgbakọ Izrel dum guzo ọtọ. 2 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee tụgharịa chee ha ihu malite ịgọzi+ ọgbakọ Izrel dum, ka ọgbakọ Izrel dum guzo ọtọ.+