Ọnụ Ọgụgụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ụmụ Izrel, na-asị ha: 1 Ihe E Mere 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ+ ahụ na àjà udo+ ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova.+ 2 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee tụgharịa chee ha ihu malite ịgọzi+ ọgbakọ Izrel dum, ka ọgbakọ Izrel dum guzo ọtọ.+