Ọnụ Ọgụgụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ụmụ Izrel, na-asị ha: Joshụa 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa wee gọzie+ ha ma gwa ha ka ha laa n’ụlọikwuu ha. 2 Samuel 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha. 1 Ndị Eze 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Eze wee tụgharịa chee ha ihu malite ịgọzi+ ọgbakọ Izrel dum, ka ọgbakọ Izrel dum guzo ọtọ.
18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha.