Ọpụpụ 39:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+ Joshụa 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jọshụa wee gọzie ya ma were Hibrọn nye Keleb nwa Jefọne ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+ 2 Samuel 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha.
43 Mozis wee hụ ọrụ ahụ dum, ma, lee! ha rụrụ ya dị ka Jehova nyere n’iwu. Otú ahụ ka ha mere. N’ihi ya, Mozis gọziri ha.+
18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha.