Joshụa 10:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha wee weghara ya ma jiri ihu mma agha bibie ya na eze ya na obodo ya niile nakwa mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya. Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ, dị ka ihe o mere Eglọn. O wee bibie ya na mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya.+ Joshụa 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+ Joshụa 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu; 1 Ihe E Mere 6:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 E nyekwara Keleb+ nwa Jefọne+ ala ubi obodo ahụ na obodo nta ya dị iche iche.+
37 Ha wee weghara ya ma jiri ihu mma agha bibie ya na eze ya na obodo ya niile nakwa mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya. Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ, dị ka ihe o mere Eglọn. O wee bibie ya na mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya.+
13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+
11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu;