Ọnụ Ọgụgụ 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+ Diuterọnọmi 1:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+ Joshụa 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jọshụa wee gọzie ya ma were Hibrọn nye Keleb nwa Jefọne ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+ Joshụa 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ha nyekwara Keleb nwa Jefọne ala obodo ahụ na ógbè ya niile ka ha bụrụ ihe onwunwe ya.+
30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+
36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+