Joshụa 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adị m afọ iri anọ mgbe Mozis ohu Jehova zipụrụ m na Kedesh-bania ịga ledo ala a,+ m wee kọọrọ ya otú m si jee dị nnọọ ka ọ dị n’obi m.+ Abụ Ọma 60:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị ga-enweta ike site n’enyemaka Chineke,+Ya onwe ya ga-azọdakwa ndị na-emegide anyị.+
7 Adị m afọ iri anọ mgbe Mozis ohu Jehova zipụrụ m na Kedesh-bania ịga ledo ala a,+ m wee kọọrọ ya otú m si jee dị nnọọ ka ọ dị n’obi m.+