Joshụa 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Adị m afọ iri anọ mgbe Mosis ohu Jehova si na Kedesh-bania zipụ m, mụ agaa nyopụta otú ala a dị.+ Mgbe m lọtara, m kọọrọ ya ihe m hụrụ n’ezoghị ọnụ.*+
7 Adị m afọ iri anọ mgbe Mosis ohu Jehova si na Kedesh-bania zipụ m, mụ agaa nyopụta otú ala a dị.+ Mgbe m lọtara, m kọọrọ ya ihe m hụrụ n’ezoghị ọnụ.*+