30 Ka ndị Izrel kwụ n’ihu Mosis, Keleb gbalịrị ime ka ha kwụsị ịtụ ụjọ. Ọ sịrị: “Ka anyị gawa ozugbo. Anyị ga-eweghara obodo ahụ n’ihi na anyị ga-emerili ya.”+
6 Joshụa+ nwa Nọn na Keleb+ nwa Jefune, bụ́ ndị so gaa nyopụta otú ala ahụ dị, dọwara uwe ha. 7 Ha wee gwa nzukọ Izrel niile, sị: “Ala ahụ anyị gara nyopụta otú ọ dị bụ nnọọ ezigbo ala.+