2 “Zipụ ndị ikom ka ha gaa ledo ala Kenan, nke m ga-enye ụmụ Izrel.+ Unu ga-eziga otu onye ka ọ nọchite anya ebo ndị nna ya, onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi.”+
6 N’ụbọchị ahụ, m weliri aka m+ ṅụọrọ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’ala Ijipt kpọga ha n’ala m ledooro ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma.+