Levitikọs 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+ Joshụa 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee jiri ihu mma agha gbuo ihe niile nọ n’obodo ahụ, ma nwoke ma nwaanyị, ma nwa okorobịa ma agadi nwoke nakwa ehi na atụrụ na ịnyịnya ibu.+
29 Ọ dịghị onye a raara nye, bụ́ onye a ga-ebibi ebibi n’etiti ụmụ mmadụ, nke a ga-agbapụta agbapụta.+ A ghaghị igbu ya.+
21 Ha wee jiri ihu mma agha gbuo ihe niile nọ n’obodo ahụ, ma nwoke ma nwaanyị, ma nwa okorobịa ma agadi nwoke nakwa ehi na atụrụ na ịnyịnya ibu.+