Diuterọnọmi 1:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+ Joshụa 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jọshụa wee gọzie ya ma were Hibrọn nye Keleb nwa Jefọne ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+ Ndị Ikpe 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha nyere Keleb Hibrọn, dị nnọọ ka Mozis kwere ná nkwa,+ ọ chụpụrụ ụmụ Enak atọ n’ebe ahụ.+
36 ma e wezụga Keleb nwa Jefọne.+ Ọ ga-ahụ ya, ọ bụkwa ya na ụmụ ya ka m ga-enye ala ahụ ọ zọrọ ụkwụ na ya, n’ihi na o soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.+