Ọnụ Ọgụgụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+ Joshụa 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, Mozis ṅụrụ iyi n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ala ahụ nke ị zọrọ ụkwụ+ ga-abụ nke gị na ụmụ gị dị ka ihe nketa ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na i sowo Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.’+
24 Ma ebe ọ bụ na ohu m Keleb+ nwere mmụọ dị iche, o wee na-eso m n’ụzọ zuru ezu,+ m ga-akpọba ya n’ala ahụ ọ gaworo, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+
9 N’ihi ya, Mozis ṅụrụ iyi n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ala ahụ nke ị zọrọ ụkwụ+ ga-abụ nke gị na ụmụ gị dị ka ihe nketa ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na i sowo Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.’+