Abụ Ọma 101:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+ Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+
6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+
20 Onye na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzi,+ ma onye ọ dị ngwa ngwa ịba ọgaranya agaghị abụ onye aka ya dị ọcha.+