1 Ndị Eze 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye ji aka ya mezuo+ ihe o ji ọnụ ya gwa Devid+ nna m, sị,
15 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye ji aka ya mezuo+ ihe o ji ọnụ ya gwa Devid+ nna m, sị,